16 M'we tiye okwum nile n'ọnu-gi, ọ bu kwa na ǹdò akam ka M'kpuchiworo gi, iku elu-igwe dika ihe-ọkukú, na itọ ntọ-ala nke uwa, na isi Zaion, Ndim ka i bu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 51
Echiche Aisaia 51:16 na onodu