Aisaia 52:8 IGBOB

8 Nuru olu ndi-nche-gi! ha eweliwo olu-ha, n'otù ka ha nētikọ nkpu ọṅù; n'ihi na anya na anya ka ha gāhu mb͕e Jehova nālaghachikute Zaion.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 52

Echiche Aisaia 52:8 na onodu