9 Tiwanu nkpu ọṅù, tienu nkpu ọṅù n'ọtù, unu nkpọnkpọ ebe nke Jerusalem: n'ihi na Jehova akasiwo ndi-Ya obi, Ọ b͕aputawo Jerusalem.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 52
Echiche Aisaia 52:9 na onodu