Aisaia 58:6 IGBOB

6 Ọ̀ bughi nka bu obubu-ọnu M'nārọputa? itọpu ab͕u nile nke nmebi-iwu, itọsa ihe-ọkiké nile nke yoke, na izilaga ndi anēmeb͕u emeb͕u ka ha nwere onwe-ha, ka unu tiji kwa yoke ọ bula?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 58

Echiche Aisaia 58:6 na onodu