Aisaia 58:7 IGBOB

7 Ọ̀ bughi ikèsara onye agu nāgu nri-gi, ka i me kwa ndi ewedara n'ala ndi nāwaghari awaghari ka ha bata n'ulo-gi? mb͕e i huru onye b͕a ọtọ, ka i kpuchie ya: ka i ghara kwa izonari onye-aru-gi onwe-gi?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 58

Echiche Aisaia 58:7 na onodu