Aisaia 59:5 IGBOB

5 Àkwá ubí ka ha buworo, ọ bu kwa ulo ududo ka ha nātu: onye ahu nke nēri àkwá-ha gānwu, ọzọ, nke anāzọpia gāb͕awaputa aju-ala.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 59

Echiche Aisaia 59:5 na onodu