Aisaia 59:6 IGBOB

6 Ulo-ududo-ha agaghi-aghọ uwe, ha agaghi-eji kwa ọlu di iche iche ha kpuchie onwe-ha: ọlu nile ha bu ọlu ajọ ihe, omume nke ihe-ike di kwa n'aka-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 59

Echiche Aisaia 59:6 na onodu