Aisaia 6:10 IGBOB

10 Me ka obi ndi nka ma abuba, me kwa ka nti-ha di arọ́, techi kwa anya-ha; ka ha ghara iwere anya-ha hu uzọ, ghara kwa iwere nti-ha nu ihe, ghara kwa iwere obi-ha ghọta, ghara kwa ichighari, ka aghara kwa ime ka aru di ha ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 6

Echiche Aisaia 6:10 na onodu