Aisaia 61:6 IGBOB

6 Ma agākpọ unu onwe-unu ndi-nchu-àjà nke Jehova: ndi nējere Chineke-ayi ozi ka agāsi na unu bu: àkù nke mba di iche iche ka unu gēri, ọ bu kwa na nsọpuru-ha ka unu gānya isi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 61

Echiche Aisaia 61:6 na onodu