7 N'ọnọdu ihere-unu unu gēnwe okpukpu: n'ọnọdu-ihere ha gēti nkpu ọṅù n'òkè-ha: n'ihi ya n'ala-ha okpukpu ka ha gēnweta: ọṅù ebighi-ebi gādiri ha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 61
Echiche Aisaia 61:7 na onodu