Aisaia 61:8 IGBOB

8 N'ihi na Mu onwem, Jehova, nāhu ikpé ziri ezi n'anya, anamakpọ nnapu-n'ihe-ike n'ajọ omume asì; M'gēnye kwa ha ugwọ-ọlu-ha n'ezi-okwu, ọ bu kwa ọb͕ub͕a-ndu ebighi-ebi ka Mu na ha gāb͕a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 61

Echiche Aisaia 61:8 na onodu