Aisaia 61:9 IGBOB

9 Agāma kwa nkpuru-ha n'etiti mba nile, na umu nke putara n'aru ha n'etiti ndi nile di iche iche: ndi nile ndi nāhu ha anya gāmata ha, na ha onwe-ha bu nkpuru nke Jehova gọziworo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 61

Echiche Aisaia 61:9 na onodu