Aisaia 63:16 IGBOB

16 N'ihi na Gi onwe-gi bu Nna-ayi; n'ihi na Abraham amaghi ayi, Israel adighi-amata kwa ayi: Gi onwe-gi, Jehova, bu Nna-ayi; Onye-nb͕aputa-ayi site na mb͕e ebighi-ebi gara aga ka aha-Gi bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 63

Echiche Aisaia 63:16 na onodu