Aisaia 63:17 IGBOB

17 Jehova, n'ìhi gini ka I nēme ka ayi si n'uzọ-Gi nile kpafue? n'ìhi gini ka I nēme ka obi-ayi si n'egwu-Gi sie ike? Lata n'ihi ndi-orù-Gi, bú ebo nile nke ihe-nketa-Gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 63

Echiche Aisaia 63:17 na onodu