Aisaia 65:25 IGBOB

25 Anu-ọhia wolf na nwa-aturu gātakọ nri n'otù, ọdum gāta kwa ahihia dika ehi: ma agwọ, ájá gābu nri-ya. Ha agaghi-eme ihe ọjọ, ha agaghi-ebibi kwa, n'ugwu nsọm nile, ka Jehova siri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 65

Echiche Aisaia 65:25 na onodu