Aisaia 66:1 IGBOB

1 Otú a ka jehova siri, Elu-igwe bu oche-ezem, uwa bu kwa ihe-nb͕akwasi-ukwum: àha ulo gini ka unu gēwurum? ma-ọbu àha ebe gini gābu ebe-izu-ikem?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 66

Echiche Aisaia 66:1 na onodu