Aisaia 66:2 IGBOB

2 N'ihi na ihe nile ndia ka akam meworo, ihe ndia nile ewe di, ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta: ma onye a ka M'gēlegide, ọbuná onye ewedara n'ala nke etib͕u-kwa-ra mọ-ya etib͕u, onye nāma kwa jijiji n'okwum.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 66

Echiche Aisaia 66:2 na onodu