Aisaia 65:8 IGBOB

8 Otú a ka Jehova siri, Dika anāchọta manya-vine ọhu n'uyọkọ nkpuru-vine, ewe si, Ebibila ya, n'ihi na ngọzi di nime ya: otú a ka M'gēme N'ihi ndi-orùm, ka M'we ghara ibibi ha nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 65

Echiche Aisaia 65:8 na onodu