Aisaia 65:9 IGBOB

9 M'gēme kwa otù nkpuru ka o si na Jekob puta, na otù onye-nnweta nke ugwum nile ka o si na Juda puta: ndi M'rọputaworo ewe nweta ya, ndi-orùm gēbi kwa n'ebe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 65

Echiche Aisaia 65:9 na onodu