Aisaia 8:3 IGBOB

3 M'we bakuru nwunyem, bú amuma-nwanyi; o we turu ime, mua nwa-nwoke. Jehova we sim, Kpọ aha-ya Maha-shalal-hash-baz.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 8

Echiche Aisaia 8:3 na onodu