Aisaia 8:4 IGBOB

4 N'ihi na tutu nwata ahu amara ikpọ, si, Nnam, na, Nnem, agēbulaga àkù Damaskọs na ihe Sameria akwatara n'agha n'iru eze Asiria.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 8

Echiche Aisaia 8:4 na onodu