Ilu 10:11 IGBOB

11 Isi-iyi nke ndu ka ọnu onye ezi omume bu:Ma ime-ihe-ike nēkpuchi ọnu ndi nēmebi iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 10

Echiche Ilu 10:11 na onodu