29 Onye nēmekpa èzí-na-ulo-ya aru gēketa ifufe:Orù ka onye b͕agọrọ ab͕agọ n'uche-ya gābu-kwa-ra onye obi-ya mara ihe.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 11
Echiche Ilu 11:29 na onodu