11 Onye nālu ala-ubi-ya, afọ gēju ya na nri:Ma onye nāb͕aso ihe-efu di iche iche, obi amam-ihe kọrọ ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 12
Echiche Ilu 12:11 na onodu