Ilu 12:14 IGBOB

14 Site na nkpuru nke ọnu onwe-ya ka afọ gēju onye ọ bula n'ezi ihe:Ọzọ, nmeso aka madu nke ọ nēmeso madu-ibe-ya, nke ahu ka agēnyeghachi ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 12

Echiche Ilu 12:14 na onodu