2 Ire ndi mara ihe nēme ka ihe-ọmuma di nma:Ma ọnu ndi-nzuzu nēkwuwa okwu uche b͕agọrọ ab͕agọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 15
Echiche Ilu 15:2 na onodu