Ilu 16:5 IGBOB

5 Ihe-árú n'anya Jehova ka onye ọ bula bu nke obi-ya di elu:Site n'aka rue aka, agaghi-agu ya n'onye nēmeghi ihe ọjọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 16

Echiche Ilu 16:5 na onodu