Ilu 18:24 IGBOB

24 Onye nēnwe ọtutu eyì nēnwe ha ibibi onwe-ya:Ma onye nāhu n'anya di nārapara n'aru kari nwa-nne.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 18

Echiche Ilu 18:24 na onodu