Ilu 19:4 IGBOB

4 Àkù nātukwasiri madu ọtutu eyì:Ma onye nēnweghi ihe, anēkewapu ya n'ebe eyì-ya nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 19

Echiche Ilu 19:4 na onodu