7 Umu-nne nile nke ob͕eye nākpọ ya asì:Ǹdi-eyì-ya gēsi aṅa ghara inọ ya n'ebe di anya kari!Ọ nāb͕aso okwu-ọnu di iche iche nke nābughi ihe.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 19
Echiche Ilu 19:7 na onodu