Ilu 2:16 IGBOB

16 Inaputa gi n'aka nwayi nābughi nwunye-gi,N'aka nwayi nābughi nwunye-gi nke nēkwu okwu ire-utọ;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 2

Echiche Ilu 2:16 na onodu