Ilu 21:20 IGBOB

20 Àkù anāchọsi ike na manu di n'ebe-obibi nke onye mara ihe;Ma madu nzuzu nēloda ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 21

Echiche Ilu 21:20 na onodu