Ilu 23:21 IGBOB

21 N'ihi na onye nāṅubiga manya ókè na onye nēribiga ihe ókè ka agānapu ihe nile:Ọ bu kwa nkirika ákwà ka òrù-ura gēyikwasi madu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 23

Echiche Ilu 23:21 na onodu