30 Ọ bu ndi nānọ na manya-vine ogologo mb͕e;Ndi nābà n'ulo ichọputa manya agwara agwa.
31 Elekwasila manya-vine anya mb͕e ọ nācha ọbara-ọbara,Mb͕e ọ nēnye udi-ya n'iko,Mb͕e ọ nāsughari n'iko nke-ọma:
32 N'ikpe-azu-ya ọ bu dika agwọ ka ọ nāta,Ọ bu kwa dika aju-ala ka ọ nātu.
33 Anya-gi abua gāhu ndinyom nābughi nwunye-gi,Obi-gi gēkwu kwa okwu ib͕akuta Chineke azu.
34 I gādi kwa ka onye nēdina n'etiti oké osimiri,Ma-ọbu dika onye nēdina n'elu akpu-ub͕ọ.
35 Ha etib͕uwom, ka i gāsi, ariaghm ọria;Ha apiawom ihe, amaghm:Òle mb͕e m'gēteta? m'gāchọ kwa ya ọzọ.