1 Ekwosola ndi ọjọ ekworo,Achọsi-kwa-la ike inọ n'etiti ha:
2 N'ihi na ipunara-madu-ihe ka obi-ha nātughari,Okwu nmeb͕u ka eb͕ub͕ere-ọnu-ha nēkwu.
3 Amam-ihe ka eji ewu ulo;Ọ bu kwa nghọta ka eji eme ka o guzosie ike:
4 Site kwa n'ihe-ọmuma ka ime-ulo-ya nile nējuputaN'àkù nile di oké ọnu-ahia di kwa utọ.