Ilu 25:13 IGBOB

13 Dika oyi snow n'ubọchi owuwe-ihe-ubi,Otú a ka ukọ̀ nke kwesiri ntukwasi-obi diri ndi nēziga ya;Ọ bu kwa nkpuru-obi ndi-nwe-ya ka ọ nēwelata.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 25

Echiche Ilu 25:13 na onodu