Ilu 28:10 IGBOB

10 Onye nēme ka ndi ziri ezi waghari n'uzọ ọjọ,N'olùlù nke aka ya ka ya onwe-ya gādabà:Ma ndi zuru okè gēketa ezi ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 28

Echiche Ilu 28:10 na onodu