Ilu 29:16 IGBOB

16 Mb͕e ndi nēmebi iwu nāba uba kari, njehie nāba kwa uba kari:Ma ndi ezi omume gēlekwasi ọdida-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 29

Echiche Ilu 29:16 na onodu