Ilu 29:3 IGBOB

3 Onye ọ bula nke nāhu amam-ihe n'anya nēme ka nna-ya ṅuria:Ma onye bu eyì nke ndinyom nākwa iko nāla àkù-ya n'iyì.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 29

Echiche Ilu 29:3 na onodu