Ilu 30:14 IGBOB

14 Ọb͕ọ di, mma-agha ka ezé nile ha bu, ọ bu kwa mma ka ikiri-ezé-ha bu,Irichapu ndi ewedara n'ala n'uwa, na irichapu ndi-ob͕eye n'etiti madu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 30

Echiche Ilu 30:14 na onodu