Ilu 30:17 IGBOB

17 Anya nke nākwa nna-ya emò,Nke nēleda kwa iṅa nne-ya nti,Ugolo-ọma nke ndagwurugwu gāghuputa ya,Umu-ugo gēri kwa ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 30

Echiche Ilu 30:17 na onodu