10 Ka afọ we ghara iju ndi nābughi ndi nke gi n'ume-gi;Ka ihe nile i dọb͕uru onwe-gi n'ọlu inweta we ghara kwa idi n'ulo onye nābughi nke gi;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 5
Echiche Ilu 5:10 na onodu