Ilu 5:19 IGBOB

19 Dika nne-ele nke nāhu n'anya na nne-ewu-ọhia mara nma,Ka ara-ya abua nēju gi afọ na mb͕e nile;Nání n'ihu-n'anya-ya ka i ganāwaghari mb͕e nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 5

Echiche Ilu 5:19 na onodu