19 O nēkpughe ìzù nzuzo, bú onye nējeghari dika onye nāb͕a àmà ọjọ.Agwakọta-kwa-la onwe-gi n'onye ji eb͕ub͕ere-ọnu-ya abua arafu madu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 20
Echiche Ilu 20:19 na onodu