Ilu 24:12 IGBOB

12 Mb͕e i si, Le, ayi amaghi ihe a:Onye nātùzi obi nile, Ònye ahu adighi-aghọta?Onye nēche kwa nkpuru-obi-gi nche, Ònye ahu adighi-ama?Ọ̀ gaghi-enyeghachi kwa madu dika ọlu-ya si di?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 24

Echiche Ilu 24:12 na onodu