Job 1:13 IGBOB

13 O rue, n'otù ubọchi, mb͕e umu-ya ndikom na umu-ya ndinyom nēri ihe nāṅu kwa manya-vine n'ulọ nwa-nne-ha, bú ọkpara,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 1

Echiche Job 1:13 na onodu