1 Bildad, bú onye Shua we za, si,
2 Ọchichi na oké egwu di n'aka-Ya;O nēme udo n'ebe-Ya nile di elu.
3 Usu-Ya, hà nwere ọnu-ọgugu?Ònye kwa ka ìhè-Ya nādighi-awakwasi?
4 Màdu gēsi kwa aṅa buru onye ezi omume n'iru Chineke?Ma-ọbu, ò gēsi aṅa di ọcha n'obi, bú onye nwayi muru?
5 Le, ọbuná ọnwa adighi-eti,Ọzọ, kpakpando adighi ọcha n'anya-Ya: