Job 1:4 IGBOB

4 Ma umu-ya ndikom jere me ọṅuṅu-manya-vine n'ulo nwoke ọ bula nime ha n'ubọchi-ya; ha zì-kwa-ra kpọ umu-nne-ha ndinyom atọ iso ha rie ihe ṅu kwa ihe-ọṅuṅu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 1

Echiche Job 1:4 na onodu