Job 11:3 IGBOB

3 Ekwukwu-Gi nile nēme ka madu b͕a nkiti;I we chìa ọchì, ma ọ dighi onye nēme ka ihere me gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 11

Echiche Job 11:3 na onodu