6 Ulo-ikwū nile nke ndi nāpunara madu ihe di n'udo,Ntukwasi-obi di-kwa-ra ndi nākpasu Chineke iwe;Bú onye ọ bula nke wetaworo chi-ya n'aka-ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 12
Echiche Job 12:6 na onodu